All Saints Igbo Anglican Church | Sunday Worship Service | November 2, 2025
Автор: All Saints Igbo Anglican Church
Загружено: 2025-11-02
Просмотров: 150
Описание:
*PLEASE SUBSCRIBE**PLEASE LIKE**PLEASE SHARE**PLEASE DONATE*
Service Description
Abu Nmalite (Opening Hymn) Abu 13/pg 3
Usoro Okwu Nmalite/Nkwadebe (Opening Sentences) pg 3
Kolekt maka idi ọcha nke obi (Collect for Purity) pg 3
Otuto Diri Chineke N’Elu (may be omitted during Lent/Advent) pg 3
Iwu iri ma ọbu Nchikọta Iwu (Summary of the Law) pg 3
Nkwuputa/Mgbaghara (Confession & Absolution) pg 3
Kolekt Diiri Ubǫchi taa: Sunday nke-oru ka Trinity gara (20th Sunday after Trinity)----pg 3
Ihe Ogugu Nke Mbu: (1st Reading): Habakkuk 1:1-4, 2:1-4 pg 3
Abu Oma (Psalm) 119: 137-144 pg 4
Ihe Ogugu Nke Abua (2nd Reading) 2 Tessalonians 1:1-4, 11-12 pg 4
Abu Maka Ozi Oma: (Gradual Hymn) Abu 272/pg 4
Ozioma (The Gospel Reading): Luke 19: 1-10 Priest/pg 4
Okwuchukwu (The Sermon) Priest/pg 4
Okwukwe Nke Nicea (Mmadu Niile ga Eguzo Ǫtǫ) pg 4
Ekpere Di Iche Iche Iji Cheta Obodo Anyi bu Nigeria (Remembering Our Country Nigeria on her 65th Indepence Anniversay)-----Priest/pg 4
Ekele Udo (The Peace) -- Onye Ozi -- (the Priest) pg 4
Inabata Ndi Obia Na Ima Okwa (Welcome & Announcement)
Abu Maka Inako Ihe Onyinye (Offertory Hymn) Abu 207/pg 5
Donate/Tithe at https://asiac.org/
(preferred) https://onrealm.org/AllSaintsIgboAn/g...
CashApp to $IgboChurch
Text "ASIAC" to 73256
Paypal.me/MenofAllSaints
or mailed in (or drop in secure mail box at):
All Saints Igbo Anglican Church
5901 Medical Terrace
Cheverly, MD 20785
Nkweadebe Nke Ihe Onyinye (The Preparation of the Gifts) pg 6
Ekpere Oriri Nso (Eucharistic Prayer) pg 6
Iyawa Achicha (Breaking of Bread) pg 6
Ekpere nke Obi Umeala (Prayer of Humble Access) pg 6
Ikesa Oriri Nso (Ministration of Holy Communion) pg 6
Abu Maka Oriri Nso (Communion Hymn/s)-------------Abu 176, 182/pg 6
Ekpere Nke Onye Nwe-ayi (Our Lord’s Prayer) pg 6
Ekpere Ngbe Erisiri Oriri Nso (Post Communion Prayer) pg 6
Iji Koros Eweta Ihe Onyinye (Offering with Choruses) pg 6
Ekpere Mmechi/Ngozi (Benediction/Closing Prayer) Priest/pg 6
Abu Nmechi (Closing Hymn) Abu 148/pg 6
Повторяем попытку...
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео
-
Информация по загрузке: