All Saints Igbo Anglican Church | Christmas Day Service -Ọmumu nke Onye-nwe-ayi | December 25, 2025
Автор: All Saints Igbo Anglican Church
Загружено: 2025-12-25
Просмотров: 139
Описание:
*PLEASE SUBSCRIBE**PLEASE LIKE**PLEASE SHARE**PLEASE DONATE*
Service Description
Abu Nmalite (Opening Hymn) Abu 22/pg 3
Lighting of the Christmas Candles (pg 3) Priest
Usoro Okwu Nmalite/Nkwadebe (Opening Sentences) pg 4
Kolekt maka idi ọcha nke obi (Collect for Purity) pg 4
Otuto Diri Chineke N’Elu (may be omitted during Lent/Advent) pg 4
Iwu iri ma ọbu Nchikọta Iwu (Summary of the Law) pg 4
Nkwuputa/Mgbaghara (Confession & Absolution) pg 4
Kolekt Diiri Ubochi Christmas (Collect for the Christmas Day) pg 4
Ihe Ogugu Nke Mbu (First Reading) Isaiah 52: 7-10 pg 4
Abu Oma (Psalm) 98 pg 4
Ihe Ogugu Nke Abua (2nd Reading) Hebrews 1: 1-12 pg 5
Abu Maka Ozi Oma: (Gradual Hymn) Abu 26/pg 5
Ozioma (Gospel Reading): John 1: 1-14 Priest/pg 5
Okwuchukwu (The Sermon) Priest/pg 5
Anthem: “I SAW A MAIDEMN” Choir/pg 5
Okwukwe Nke Nicea (Mmadu Niile ga Eguzo Ǫtǫ) pg 5
Ekpere Irio Aririo ma-obu Ekpere Ora Madu (Prayers of the People) pg 5
Ekele Udo (The Peace) -- Onye Ozi -- (the Priest) pg 6
Inabata Ndi Obia Na Ima Okwa (Welcome & Announcement)
Christmas Presentation by the Sunday School Ministry pg 6
Nkwadebe Nke Ihe Onyinye: (Offertory Hymn) Abu 19/pg 6
Donate/Tithe at https://asiac.org/
(preferred) https://onrealm.org/AllSaintsIgboAn/g...
CashApp to $IgboChurch
Text "ASIAC" to 73256
Paypal.me/MenofAllSaints
or mailed in (or drop in secure mail box at):
All Saints Igbo Anglican Church
5901 Medical Terrace
Cheverly, MD 20785
Nkweadebe Nke Ihe Onyinye (The Preparation of the Offerings) pg 6
Ekpere Oriri Nso (Eucharistic Prayer) pg 6
Iyawa Achicha (Breaking of Bread) pg 6
Ekpere nke Obi Umeala (Prayer of Humble Access) pg 6
Ikesa Oriri Nso (Ministration of Holy Communion) pg 6
Abu Maka Oriri Nso (Communion Hymn) Abu 29, 25/pg 6
Ekpere Nke Onye Nwe-ayi (Our Lord’s Prayer) pg 6
Ekpere Ngbe Erisiri Oriri Nso (Post Communion Prayer) pg 6
Iji Koros Eweta Ihe Onyinye (Offering with Choruses) pg 6
Ekpere Mmechi/Ngozi (Benediction/Closing Prayer) Priest/pg 6
Carol Song—We Wish you Merry Christmas pg 6
Abu Nmechi (Closing Hymn) Abu 28/pg 6
Ndupu (Dismissal) Priest/pg 6
Повторяем попытку...
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео
-
Информация по загрузке: