All Saints Igbo Anglican Church | Sunday Worship Service | September 7, 2025
Автор: All Saints Igbo Anglican Church
Загружено: 2025-09-07
Просмотров: 267
Описание:
*PLEASE SUBSCRIBE**PLEASE LIKE**PLEASE SHARE**PLEASE DONATE*
Service Description
Abu Nmalite (Opening Hymn) Abu 305/pg 3
Usoro Okwu Nmalite/Nkwadebe (Opening Sentences) pg 3
Kolekt maka idi ọcha nke obi (Collect for Purity) pg 3
Otuto Diri Chineke N’Elu pg 3
Iwu iri ma ọbu Nchikọta Iwu (Summary of the Law) pg 3
Nkwuputa/Mgbaghara (Confession & Absolution) pg 3
Kolekt Diiri Ubochi taa: Sunday nke-iri-na-abua ka Trinity gara (12th Sunday after Trinity)----pg 3
Ihe Ogugu Nke Mbu: (1st Reading): Jeremiah 18: 1-11 pg 3
Abu Oma (Psalm) 139: 1-5, 12-17 pg 4
Ihe Ogugu Nke Abua (2nd Reading) Philemon 1: 1-21 pg 4
Abu Maka Ozi Oma: (Gradual Hymn) Abu 150/pg 5
Ozioma (The Gospel Reading): Luke 14: 25-33 Priest/pg 5
Okwuchukwu (The Sermon) Priest/pg 5
Okwukwe Nke Nicea (Mmadu Niile ga Eguzo Ǫtǫ) pg 5
Ekpere Irio Aririo ma-obu Ekpere Ora Madu (Prayers of the People) pg 5
Ekele Udo (The Peace) -- Onye Ozi -- (the Priest) pg 5
Inabata Ndi Obia Na Ima Okwa (Welcome & Announcement)
Abu Maka Inako Ihe Onyinye (Offertory Hymn) Abu 212/pg 5
Donate/Tithe at https://asiac.org/
(preferred) https://onrealm.org/AllSaintsIgboAn/-...
CashApp to $IgboChurch
Text "ASIAC" to 73256
Paypal.me/MenofAllSaints
or mailed in (or drop in secure mail box at):
All Saints Igbo Anglican Church
5901 Medical Terrace
Cheverly, MD 20785
Nkweadebe Nke Ihe Onyinye (The Preparation of the Gifts) pg 5
Ekpere Oriri Nso (Eucharistic Prayer) pg 5
Iyawa Achicha (Breaking of Bread) pg 5
Ekpere nke Obi Umeala (Prayer of Humble Access) pg 5
Ikesa Oriri Nso (Ministration of Holy Communion) pg 5
Abu Maka Oriri Nso (Communion Hymn/s)-------------Abu 115, 120/pg 5
Ekpere Nke Onye Nwe-ayi (Our Lord’s Prayer) pg 5
Ekpere Ngbe Erisiri Oriri Nso (Post Communion Prayer) pg 5
Iji Koros Eweta Ihe Onyinye (Offering with Choruses) pg 6
Ekpere Mmechi/Ngozi (Benediction/Closing Prayer) pg 6
Abu Nmechi (Closing Hymn) Abu 303/pg 6
Повторяем попытку...
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео
-
Информация по загрузке: