ycliper

Популярное

Музыка Кино и Анимация Автомобили Животные Спорт Путешествия Игры Юмор

Интересные видео

2025 Сериалы Трейлеры Новости Как сделать Видеоуроки Diy своими руками

Топ запросов

смотреть а4 schoolboy runaway турецкий сериал смотреть мультфильмы эдисон
Скачать

Agam Ekele Chukwu Igbo Praise Medley Live

Igbo gospel

Igbo praise

Agape love band

N’ulo nnam n’igwe

Israel Anyanele

Aba

Abia state

Aba live band

Igbo highlife

Igbo highlife band

Igbo gospel band

Nigerian gospel music

Nigerian praise band

Nigerian praise music

Nigerian hymns

Igbo hymns

Ebube dike

James Arum

Chinyere Udoma

Gozie okeke

Njideka okeke

Paul Nwokocha

Gospel Hymns

Rock of Ages

Автор: AguChisom

Загружено: 2023-02-06

Просмотров: 13621

Описание: Songlist & Lyrics below:

1. Agam ekele chukwu
2. I have a very big God
3. Ozawom Ekpere
4. Rock of Ages (nkume mgbe ebighi ebi)
5. Thank you Father
6. Onye nso na bia

1)
A ga m e kele Chukwu n'ihi na O mere mu mma
A ga m e kele Chukwu n’ihi na O goziri m
Mgbe m na a waghari n'ime ozara nke mmehie
Ka Onye nwe m ziri mu uzo mee mu mma o

O no n'elu igwe na-ele m anya
Jehovah ma ihe m na-eche n'obi m n’uwa
O no n'elu igwe na-ele m anya
Ihe nile i mere na nzuzo Jehovah a marala

O nyere m udo, O nyere m ebere sara mbara
O ziri m uzo mee mu mma o
O nyere m udo, O nyere m ebere sara mbara
O ziri m uzo mee mu mma o

2) I have a very big God, he’s always by my side. A very big God o, by my side by my side

3) Ozawom ekpere, agam aturu ya mma mma

4) ROCK OF AGES in igbo
Nkume nke ebighi ebi, kwe ka m soro n’ime gi

Agbam oto biakute i,
Amakurum obe-Gi
Agbam oto n’ime obim,
Nyem uwe, nyerem aka;
Abia m n'isi 'iyi n'inyi;
Onye-nzoputam, sacham.

Ebe m n’eku ume ndu nka,
Mgbe mechiri anyam n'onwu,
Mgbe m ga laa n'uwa ozo,
Hu Gi na oche ikpe Gi,
Nkume nke ebigh-ebi,
Kwe ka m soro nime Gi.

Nkume mgbe ebigh-ebi,
Kwe ka m soro nime Gi;
Ka mmiri na obara
Nke si n'akuku puta,
Buru ihe nsacha njom,
Nzọputam n'ike nke-ya

5)
Thank you Father, Thank you Father
Thank you Lord for saving my soul

6)
Onye Nso na-abia, si n’igwe buru Eze
Onye nso na-abia eee!

Не удается загрузить Youtube-плеер. Проверьте блокировку Youtube в вашей сети.
Повторяем попытку...
Agam Ekele Chukwu Igbo Praise Medley Live

Поделиться в:

Доступные форматы для скачивания:

Скачать видео

  • Информация по загрузке:

Скачать аудио

Похожие видео

POWERFUL PRAISE BY APOSTLE KINGS

POWERFUL PRAISE BY APOSTLE KINGS

Nkwa Praise (Kworo Aka)

Nkwa Praise (Kworo Aka)

"Onyerem Udo"

Medley 1 : Idi Nma / Onye Dika Chineke / Chim Oma / Isi Ala / Agam Ebuli Gi Elu / Idi Ebube /...

Medley 1 : Idi Nma / Onye Dika Chineke / Chim Oma / Isi Ala / Agam Ebuli Gi Elu / Idi Ebube /...

Igbo Praise & Worship Medley 2026 “Chineke Nke Eluigwe” | Ft. Dr. Paul Nwokocha

Igbo Praise & Worship Medley 2026 “Chineke Nke Eluigwe” | Ft. Dr. Paul Nwokocha

Джем – Agam Ekele Chukwu Igbo Praise Medley Live

Джем – Agam Ekele Chukwu Igbo Praise Medley Live

FULL VIDEO: 'You Can’t Use Foul Language On Me’, Drama As Umahi, Oshiomhole Engage In Shouting Match

FULL VIDEO: 'You Can’t Use Foul Language On Me’, Drama As Umahi, Oshiomhole Engage In Shouting Match

Oha Ngwa Cultural music at Osisioma junction Aba 2020

Oha Ngwa Cultural music at Osisioma junction Aba 2020

Aga M Ekele Gi Chineke

Aga M Ekele Gi Chineke

Adazion IJ and Crew Live

Adazion IJ and Crew Live

Jubilee Praise Medley | Minister Prudence

Jubilee Praise Medley | Minister Prudence

Sunny Bobo - Udor Akpu Enyi (rope can’t hold elephant)

Sunny Bobo - Udor Akpu Enyi (rope can’t hold elephant)

onum-juru n'ekele pt1

onum-juru n'ekele pt1

Luke Ezeji Songs  - Agam Ekelegi

Luke Ezeji Songs - Agam Ekelegi

Udo diri unu (live)

Udo diri unu (live)

Igbo Worship MR M & REVELATION

Igbo Worship MR M & REVELATION

Ubochi Ikpe Medley

Ubochi Ikpe Medley

Ngwa Traditional folklore songs

Ngwa Traditional folklore songs

Agabigala m (Forsake Me Not) - Official Father Mbaka

Agabigala m (Forsake Me Not) - Official Father Mbaka

Laolu Gbenjo & Chigozie Wisdom in MID YEAR PRAISE (Official Video)

Laolu Gbenjo & Chigozie Wisdom in MID YEAR PRAISE (Official Video)

© 2025 ycliper. Все права защищены.

  • Контакты
  • О нас
  • Политика конфиденциальности

Контакты для правообладателей: [email protected]